Levitikọs 15:4 - Bible Nso4 Ihe-ndina ọ bula nke onye nwere orùrù ahu nēdinakwasi gāru árú: ihe ọ bula kwa nke ọ nānọkwasi gāru árú. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a4 “ ‘Ihe ọbụla onye ahụ ji anọdụ ala, maọbụ nke o ji dinaa bụ ihe rụrụ arụ. Faic an caibideil |