Levitikọs 15:22 - Bible Nso22 Onye ọ bula nke nēmetu ihe ọ bula ọ nānọkwasi aru gāsu kwa uwe-ya nile, were kwa miri sa aru-ya, ọ gāru kwa árú rue anyasi. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a22 Onye metụrụ ihe o ji nọdụ ala aka ga-asa uwe ya na ahụ ya. Ọ ga-abụ onye rụrụ arụ ruo uhuruchi. Faic an caibideil |