Levitikọs 14:47 - Bible Nso47 Onye nēdina kwa n'ulo ahu gāsu uwe-ya nile; ọzọ, onye nēri ihe n'ulo ahu gāsu uwe-ya nile. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a47 Onye ọbụla dinara ala maọbụ rie nri nʼime ya, ga-asacha uwe ya. Faic an caibideil |