Levitikọs 13:41 - Bible Nso41 Ọ buru kwa na agiri-isi-ya akwọchapuwo n'isi-ya na nko iru-ya, onye egedege-iru-ya kwọchara akwọcha ka ọ bu: ọcha ka ọ di. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a41 Otu aka ahụ, ọ bụrụ na isi ya esite nʼegedege ihu ya kwọchasịa, ọ bụghị ekpenta, onye dị ọcha ka ọ bụ. Faic an caibideil |