Levitikọs 13:40 - Bible Nso40 Ma onye ọ bula, mb͕e agiri-isi kwọchapuworo n'isi-ya, onye-isi-nkwọcha ka ọ bu; ọcha ka ọ di. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a40 “Mgbe ajị na-adịghịkwa nwoke nʼisi, ọ bụ isi nkwọcha, onye ahụ dị ọcha. Faic an caibideil |