Levitikọs 11:6 - Bible Nso6 Hare kwa, n'ihi na ihe nātaghari ọnu ka ọ bu, ma ukwu-ya awaghi njakpa, ihe ruru árú ka ọ buru unu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a6 Ewi nkume: Ọ na-atagharị nri ya, ma o nweghị ụkwụ wara njakpa. Ọ bụ anụ na-adịghị ọcha nye unu. Faic an caibideil |