Levitikọs 11:33 - Bible Nso33 Ihe ájá ọ bula nke otù nime ha gādabà nime ya, ihe ọ bula nke di nime ya gāru árú, ihe ájá ahu ka unu gētiwa kwa. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a33 Ọ bụrụ na otu nʼime ihe ndị a adanye nʼite aja, a ga-etiwa ite ahụ. Ihe niile dị nʼite ahụ abụrụla ihe rụrụ arụ. Faic an caibideil |