18 na okwukwu nwere mpi, na okwolo, na udele;
18 okwukwu nwere mpi, okwolo na udele,
Ndia ka unu gāgu kwa n'ihe-árú n'etiti anu-ufe; agaghi-eri ha, ihe-árú ka ha bu: ugo, na ego-agwọ, na ugo-azù;
na okwukwu ntà, na cormorant, na okwukwu oku;
na ub͕ala, na utù di iche iche, na hoopoe, na usu.
na okwolo, na udele, na cormorant;