Levitikọs 1:7 - Bible Nso7 Umu-ndikom Eron, bú onye-nchu-àjà, gētiye ọku n'elu ebe-ichu-àjà, do nkú n'usoro n'elu ọku: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a7 Ụmụ Erọn, ndị nchụaja ga-etinye ọkụ nʼebe ịchụ aja ahụ, doo nkụ nʼusoro nʼelu ya. Faic an caibideil |