Juel 3:6 - Bible Nso6 ebe ọ bu kwa umu Juda na umu Jerusalem ka unu nēre nye umu ndi Jevan, ka unu we me ka ha si n'ókè-ala-ha je n'ebe di anya: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a6 Unu refuru ndị Juda na ndị Jerusalem, resi ha ndị Griik, si otu a wega ha nʼebe dị anya site nʼala ha. Faic an caibideil |