Joshua 8:27 - Bible Nso27 Nání na Israel lutara n'onwe-ha anu-ulo na ihe-nkwata nke obodo ahu n'agha, dika okwu Jehova si di nke O nyere Joshua n'iwu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a27 Ma ndị Izrel kwaara anụ ụlọ, na ihe nkwata nʼagha nke obodo ahụ, dịka okwu Onyenwe anyị nyere Joshua nʼiwu si dị. Faic an caibideil |