Joshua 7:18 - Bible Nso18 o we me ka ulo-ya biarue nso na ndikom-ya; ewe nwude Ekan, nwa Kami, nwa Zabdi, nwa Zera, nke ebo Juda. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a18 Joshua mere ka ndị ikom niile dị nʼezinaụlọ Zimri pụta nʼotu nʼotu, ma e jidere Ekan, nwa Kami, nwa Zimri, nwa Zera onye ebo Juda. Faic an caibideil |