Joshua 7:10 - Bible Nso10 Jehova we si Joshua, Gi bilie; n'ìhi gini bu nka na i nāda kpu iru-gi n'ala? Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a10 Ma Onyenwe anyị sịrị Joshua, “Bilie ọtọ! Gịnị bụ nke a, na ị dara kpuo ihu nʼala? Faic an caibideil |