Joshua 24:24 - Bible Nso24 Ndi Israel we si Joshua, Jehova, bú Chineke-ayi, ka ayi gēfè òfùfè, olu-Ya ka ayi gēge kwa nti. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a24 Ndị ahụ sịrị Joshua, “Anyị ga-efe Onyenwe anyị Chineke anyị ofufe. Anyị ga-egekwa ntị nʼolu ya, mee ihe o nyere nʼiwu.” Faic an caibideil |