Joshua 22:2 - Bible Nso2 si ha, Unu onwe-unu edebewo ihe nile nke Moses, bú orù Jehova, nyere unu n'iwu, unu egewo kwa nti olum n'ihe nile m'nyere unu n'iwu: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a2 “Unu emeela ihe niile Mosis onyeozi Onyenwe anyị nyere unu nʼiwu. Unu egeela ntị nʼolu m, mee ihe niile m nyere unu nʼiwu. Faic an caibideil |