Joshua 21:43 - Bible Nso43 Jehova we nye Israel ala ahu nile nke Ọ ṅuru iyi inye ndi bu nna-ha; ha we nweta ya, we biri nime ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a43 Ya mere, Onyenwe anyị nyere ụmụ Izrel ala ahụ ọ ṅụrụ iyi inye ndị nna nna ha. Ha nwetara ya, biri nʼime ya. Faic an caibideil |