Joshua 21:40 - Bible Nso40 Obodo ahu nile diri umu Merari dika ab͕uru nile ha si di, bú ndi fọduru site n'ab͕uru nile nke ndi Livai; ihe-ife-nzà-ha we di obodo iri na abua. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a40 Ọnụọgụgụ obodo niile e kenyere agbụrụ Merari bụ obodo iri na abụọ, ha bụ ndị fọdụrụ na ndị Livayị. Faic an caibideil |