Joshua 21:39 - Bible Nso39 na Heshbon na ebe-ita-nri-ya nile, na Jeza na ebe-ita-nri-ya nile; obodo ahu nile di anọ. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a39 Heshbọn na Jeza, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha, bụ obodo anọ. Faic an caibideil |