31 na Helkat na ebe-ita-nri-ya nile, na Rehob na ebe-ita-nri-ya nile; obodo anọ.
31 Helkat na Rehob, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha, obodo anọ.
na Hukok na ebe-ita-nri-ya nile, na Rehob na ebe-ita-nri-ya nile:
Ókè-ala-ha we buru Helkat, na Hali, na Beten, na Akshaf;
na Ebron, na Rehob, na Hamon, na Kena, we rue Zaidon bara uba;
Site kwa n'ebo Asha, Mishal na ebe-ita-nri-ya nile, na Abdon na ebe-ita-nri-ya nile;
Site kwa n'ebo Naftali, Kedesh nime Galili na ebe-ita-nri-ya nile, bú obodo nb͕abà nke ob͕u-madu, na Hamot-doa na ebe-ita-nri-ya nile, na Katan na ebe-ita-nri-ya nile; obodo atọ.
Asha anapughi kwa ndi bi n'Ako, na ndi bi na Zaidon, na Ahlab, na Akzib, na Helba, na Afik, na Rehob, ala-ha:
Ha we chigharia je, tiye umu-ntakiri-ha na unu-ulo-ha na àkù-ha n'iru ha.