Joshua 21:20 - Bible Nso20 Ab͕uru nile nke umu Kohat, bú ndi Livai, bú ndi fọduru site n'umu Kohat, ha nwere obodo ife-nzà-ha site n'ebo Efraim. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a20 Ụmụ Kohat ndị fọdụrụ, ndị agbụrụ Livayị ka e kenyere obodo anọ ndị a site nʼaka ebo Ifrem. Faic an caibideil |