15 na Holon na ebe-ita-nri-ya nile, na Debia na ebe-ita-nri-ya nile;
15 Họlọn, Debịa,
na Hilen na ebe-ita-nri-ya nile, na Debia na ebe-ita-nri-ya nile;
Joshua we laghachi, ya na Israel nile, rue Debia, buso ya agha:
eze Debia, otù; eze Geda, otù;
na Dana, na Kiriat-sana (nke ahu bu Debia);
na Goshen, na Holon, na Gailo; obodo iri na otù na obodo ntà ha.
ha we gwa ha okwu nime Shailo n'ala Kenean, si, Jehova nyere iwu n'aka Moses inye ayi obodo ufọdu ayi gēbi, ha na ebe-ita-nri-ha nke gādiri anu-ulo-ayi.