45 na Jihud, na Bene-berak, na Gat-rimon;
45 Jehud, Bene-Berak, Gat Rimọn,
Devid ekweghi kwa iwezugara onwe-ya ib͕e Jehova rue obodo Devid; ma Devid buzugara ya rue ulo Obed-edom, bú onye Gat.
na Ajalon na ebe-ita-nri-ya nile, na Gat-rimon na ebe-ita-nri-ya nile:
na Elteke, na Gibeton, na Bealat;
na Me-jakon, na Rakon, tiyere ókè-ala di na ncherita-iru Jafo.
na Ajalon na ebe-ita-nri-ya nile, na Gat-rimon na ebe-ita-nri-ya nile; obodo anọ.