Joshua 19:38 - Bible Nso38 na Iron, na Migdal-el, na Horem, na Bet-anat, na Bet-shemesh; obodo iri na iteghete na obodo ntà ha. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a38 Iron, Migdal El, Horem, Bet-Anat na Bet-Shemesh. Ya mere, ọnụọgụgụ obodo ndị a niile bụ iri na itoolu, tinyere obodo nta niile gbara ha gburugburu. Faic an caibideil |