Joshua 19:31 - Bible Nso31 Nka bu ihe-nketa nke ebo umu Asha dika ab͕uru nile ha si di, obodo ndia na obodo ntà ha. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a31 Obodo ndị a na obodo nta ha niile dị nʼala ahụ ebo Asha nwetara dịka ihe nketa, dịka ikwu ha si dị. Faic an caibideil |