25 Ókè-ala-ha we buru Helkat, na Hali, na Beten, na Akshaf;
25 Ala na obodo ha ketara bụ ndị a: Helkat, Hali, Beten, Akshaf,
Ha we jide, nwoke ọ bula o jide isi ibe-ya, we ma mma-agha-ya n'akuku ibe-ya; ha we dakọ n'otù: ewe kpọ aha ebe ahu Helkat-hazurim, nke di na Gibeon.
O rue, mb͕e Jebin, bú eze Hezoa, nuru ya, na o zigara Jobab, bú eze Madon, ziga-kwa-ra eze Shimron, ziga-kwa-ra eze Akshaf,
eze Shimron-meron, otù; eze Akshaf, otù;
Ife-nzà nke-ise we putara ebo umu Asha dika ab͕uru nile ha si di.
na Alamelek, na Amad, na Mishal; ọ metu Kamel n'akuku Ọdida-anyanwu, metu kwa Shaihoa-libnat;
na Helkat na ebe-ita-nri-ya nile, na Rehob na ebe-ita-nri-ya nile; obodo anọ.