49 na Dana, na Kiriat-sana (nke ahu bu Debia);
49 Dana, Kiriat-Sana (ya bụ Debịa),
Ọ we si n'ebe ahu rigo imegide ndi bi na Debia: ma aha Debia na mb͕e gara aga bu Kiriat-sefa.
N'ugwu kwa, Shamia, na Jatia, na Soko;
na Anab, na Eshtemo, na Anim;
na Holon na ebe-ita-nri-ya nile, na Debia na ebe-ita-nri-ya nile;
O si n'ebe ahu jekuru ndi bi na Debia. (Ma aha Debia na mb͕e ara aga bu Kiriat-sefa.)