42 Libna, na Eta, na Ashan;
42 Libna, Eta, Ashan
Edom we si n'okpuru aka Juda jehie, rue ta. Mb͕e ahu ka Libna jehiere n'otù mb͕e ahu.
Joshua we si Makeda gabiga, ya na Israel nile, rue Libna, buso Libna agha:
eze Libna, otù; eze Adulam, otù;
na Gedirot, na Bet-degon, na Neama, na Makeda; obodo iri na isi na obodo ntà ha.
na Ifta, na Ashna, na Nezib;
na Ain, na Rimon, na Eta, na Ashan; obodo anọ na obodo ntà ha:
Umu Eron, bú onye-nchu-àjà, ka ha nyere Hebron na ebe-ita-nri-ya, bú obodo nb͕abà nke ob͕u-madu, na Libna na ebe-ita-nri-ya nile;
ziga-kwa-ra ndi nọ na Họma, ziga-kwa-ra ndi nọ na Koa-ashan, ziga-kwa-ra ndi nọ n'Atak;