28 na Haza-shual, na Bia-sheba, na Biziotia;
28 Haza Shual, Bịasheba, Biziotịa,
Abraham we bilie n'isi-ututu, were achicha na karama-akpukpọ miri nye Hega, tukwasi ya n'ubu-ya, ọ nye kwa ya nwa-ya, zilaga ya: ọ we je, nāwaghari n'ọzara Bia-sheba.
Ọ kpọ ya Shiba: n'ihi nka aha obobo ahu bu Bia-sheba rue ta.
Ha we biri na Bia-sheba, na Molada, na Haza-shual;
na nime Haza-shual, na nime Bia-sheba na umu-obodo-ya;
na Haza-gada, na Heshmon, na Bet-pelet;
na Beala, na Iyim, na Ezem;