Joshua 13:4 - Bible Nso4 site na Ndida: ala nile nke ndi Kenean, na Meara nke ndi Zaidon nwe, rue Efek, rue ókè-ala ndi-Amorait: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a4 site na ndịda ala ahụ niile dị nʼugwu; nʼala ndị Kenan, na Meara, nke bụ ala ndị Saịdọn, ruo nʼAfek, na oke ala ndị Amọrait; Faic an caibideil |