Joshua 13:25 - Bible Nso25 Ókè-ala-ha we buru Jeza, na obodo nile nke Gilead, na nkera ala umu Amon, rue Aroea nke di n'iru Raba; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a25 Ndị a bụ ala ebo Gad nwetara: ala ahụ niile dị na Jeza, na obodo Gilead niile, na ọkara ala ndị Amọn nke ruru Areoa, nʼakụkụ Raba. Faic an caibideil |