Joshua 10:31 - Bible Nso31 Joshua we si na Libna gabiga, ya na Israel nile, rue Lekish, ma ulo-ikwū-ya megide ya, buso ya agha: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a31 Site na Libna, Joshua na ndị Izrel gara ruo Lakish, lụso ha agha. Faic an caibideil |