Joshua 10:22 - Bible Nso22 Joshua we si, Meghenu ọnu ọb͕à ahu, me kwa ka eze ise ndia si n'ọb͕à ahu pukutem. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a22 Mgbe ahụ Joshua sịrị, “Megheenụ ọnụ ọgba nkume ahụ, wepụtanụ ndị eze ise ahụ.” Faic an caibideil |