Jona 1:17 - Bible Nso17 Jehova we guputa otù azù uku ilo Jona; Jona we nọ n'afọ azù ahu ubọchi atọ ehihie na abali. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a17 Ma Onyenwe anyị akwadolarị otu azụ buru ibu ka o loo Jona. Ya mere, Jona nọrọ nʼafọ azụ ahụ ụbọchị atọ, ehihie na abalị. Faic an caibideil |