Job 9:22 - Bible Nso22 Otù ihe aju ka ọ bu; n'ihi ya ka m'siri, Onye zuru okè na onye nēmebi iwu ka Ya onwe-ya nēme ka ha gwusia. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a22 Otu ihe ahụ ka ọ bụ; nʼihi ya ka m ji asị, ‘Ọ na-ala ndị ezi omume na ndị ajọ omume nʼiyi.’ Faic an caibideil |