Job 9:17 - Bible Nso17 Bú Onye nēji oké ifufe chifiam aru, Onye nēme kwa ka ob͕ub͕u-mmam, bú nke eb͕urum, ba uba n'efù. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a17 Ọ ga-eji oke ifufe tirie m, meekwa ka ihe mgbu m baa ụba na-enweghị ihe butere ya. Faic an caibideil |