Job 7:3 - Bible Nso3 Otú a ka emeworom ha m'keta ọtutu ọnwa nke ihe-efu, Ọtutu abali nke m'nādọb͕u onwem n'ọlu ka ha gutawo-kwa-ra nyem. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a3 otu a ka e si kenye m ọtụtụ ọnwa nke obi ụtọ na-adịghị nʼime ya, nakwa abalị nhụju anya dị nʼime ya. Faic an caibideil |