Job 6:15 - Bible Nso15 Umu-nnem aghọb͕uwom dika miri-iyi, Dika ebe miri-iyi nke nērùbiga nērù; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a15 Ma ụmụnna m bụ ndị a na-ekwesighị ịdabere na ha, dịka iyi mmiri na-akọ, dịka iyi nke na-etofe ọnụ ya, Faic an caibideil |