Job 5:4 - Bible Nso4 Umu-ya nānọpu anya n'ebe nzọputa di, Ewe zọpia ha n'ọnu-uzọ-ama, Ọ dighi kwa onye nānaputa ha. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a4 Ụmụ ya na-anọpụ anya site nʼebe nchebe dị, a na-azọpịa ha nʼọnụ ụzọ ama, ọ dịkwaghị onye na-anapụta ha. Faic an caibideil |