Job 5:25 - Bible Nso25 I gāma kwa na nkpuru-gi di ọtutu, Umu nke putara n'aru-gi gādi kwa ka ihe-ọkukú nke ala. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a25 Ị ga-amata na ụmụ gị ga-adị ọtụtụ, matakwa na ụmụ ụmụ gị dị ukwuu nʼọnụọgụgụ dịka ahịhịa dị nʼala. Faic an caibideil |