Job 5:21 - Bible Nso21 Mb͕e ire nāpia utari agēzo gi; I gaghi-atu kwa egwu ihe-ike mb͕e ọ nābia. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a21 Ị ga-abụ onye a na-echebe site na nkwutọ nke ire ndị ga-ekwutọ gị. Ị gaghị atụkwa egwu mgbe mbibi bịara. Faic an caibideil |