Job 5:15 - Bible Nso15 O we zọputa madu na mma-agha nke sitere n'ọnu-ha, Bú ndi-ob͕eye n'aka ndi di ike. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a15 Ọ na-azọpụta ndị mkpa na-akpa, site na mma agha dị ha nʼọnụ, ọ na-anapụtakwa ha site nʼaka ndị dị ike. Faic an caibideil |