Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




Job 41:25 - Bible Nso

25 Mb͕e o nēbuli onwe-ya ndi di ike nātu ujọ: Site n'imebi-obi ha nēsihie uzọ.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

25 Mgbe o bilitere ọtọ, ndị dike na-atụ oke ụjọ; ha na-alaghachi azụ nʼihi mmagharị ya.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




Job 41:25
5 Iomraidhean Croise  

Ka ha bua ya ọnu, bú ndi nābu ubọchi ọnu, Ndi nọ na njikere ikpọte leviathan.


Obi-ya siri ike dika nkume; O si-kwa-ra ike dika nne-nkume-igwe-nri.


Ọ buru na madu ewere mma-agha biakwasi ya, mma-agha ahu adighi-eguzosi ike; Ya na ube, na àkú, na uwe-agha.


Ha we tikue Jehova n'ahuhu diri ha, Ọ we me ka ha puta na nkpà-ha nile.


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan