Job 41:15 - Bible Nso15 Usoro nke ọta azu-ya bu npako-ya, Ha bu ihe emechiri emechi dika agāsi na eji ihe-akàrà siri ike mechi ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a15 Azụ ya nwere ọta ndị e doro nʼusoro nke e mechisịrị ike ka ha rapara nʼahụ ibe ha, Faic an caibideil |