Job 40:12 - Bible Nso12 Hu onye-npako ọ bula, me ka o ruru ala; Zọpia kwa ndi nēmebi iwu n'ọnọdu-ha. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a12 lekwasịkwa ndị mpako niile anya mee ha ihe ihere, ma tiriekwa ndị na-emebi iwu ebe ha guzo. Faic an caibideil |