Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




Job 38:39 - Bible Nso

39 Ì nāchuru nne-ọdum anu-ndọb͕u? Ma-ọbu ì nēme ka afọ-iri-nri umu-ọdum ju,

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

39 “Ọ bụ gị na-achụtara nne ọdụm ihe oriri, mee ka afọ ju ụmụ ọdụm

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




Job 38:39
6 Iomraidhean Croise  

Mb͕e ájá nāghọ urọ, Mb͕e ọkpurukpu-ájá nile nārapara n'aru onwe-ha?


Umu-ọdum nāb͕ọ uja na-achọ anu ha gādọb͕u, N'ichọ kwa ihe-oriri-ha n'aka Chineke.


Nkpà akpawo umu-ọdum, agu aguwo kwa ha: Ma ndi nāchọ Jehova, ọ dighi ezi ihe ọ bula gākọ ha.


Madu adighi-eleda onye-ori anya, mb͕e o nēzu ori Imeju nkpuru-obi-ya mb͕e agu nāgu ya:


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan