31 Ì nēkekọta iru-utọ Pleiades, Ma-ọbu tọsa ihe-ọdudọ nile nke Orion?
31 “Ị pụrụ ikechi agbụ niile nke Pleiades? Ị pụrụ ịtọpụ ihe nkechikọta Orion?
N'ihe dika nkume ka miri nēzobe onwe-ha, Iru ob͕u-miri nāraru kwa araru.
Ì nēme ka Mazzaroth puta na mb͕e-ya? Ma-ọbu ì nēdu Bear na umu-ya?
Onye nēme Bear, na Orion, na Pleiades, Na ime-ulo nke Ndida.
chọnu Onye nēme Pleiades na Orion, Nke nāb͕anwe onyinyo ọnwu ka ọ ghọ ututu, Nke nēme kwa ka ehihie b͕a ọchichiri dika abali; Onye ahu Nke nākpọ miri nke oké osimiri òkù, we wusa ha ala; Jehova bu aha-Ya;