Job 38:3 - Bible Nso3 Biko, ke ihe-ọkiké n'úkwù-gi dika onye di ike: M'gāju kwa gi, gi me kwa ka M'mara. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a3 Ugbu a, jikere onwe gị dịka dimkpa nʼihi na enwere m ajụjụ m ga-ajụ gị nke m chọrọ ka i nye m ọsịsa ha. Faic an caibideil |