Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




Job 38:29 - Bible Nso

29 N'àfọ onye ka ice nēsi puta? Hoar-frost nke elu-igwe kwa, ònye muworo ya?

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

29 Site nʼakpanwa onye ka mkpụrụ mmiri si apụta? Onye kwa bụ nne oke oyi nke eluigwe,

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




Job 38:29
5 Iomraidhean Croise  

Anēsi n'iku-ume Chineke nye ice: Anēme kwa obosara miri ka ọ di warara.


N'ihe dika nkume ka miri nēzobe onwe-ha, Iru ob͕u-miri nāraru kwa araru.


Ma-ọbu ònye ji ibo-ọnu-uzọ mechibido oké osimiri, Mb͕e ọ waputara dika agāsi na ọ nēsi n'àkpà-nwa puta;


Nke nēji nji n'ihi ice, Nke snow nēzó onwe-ya nime ha:


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan