Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




Job 38:25 - Bible Nso

25 Ònye waworo uzọ-miri nye iju-miri, Ma-ọbu uzọ nye àmùmà nke éb͕è-elu-igwe;

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

25 Onye wara ụzọ maka oke mmiri ozuzo, onye kwa waara amụma na egbe eluigwe ụzọ?

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




Job 38:25
7 Iomraidhean Croise  

Mbe Ọ tọrọ ukpuru nye miri-ozuzo, Dozi kwa uzọ nye àmùmà nke éb͕è-elu-igwe:


Òle ebe ọ di, bú uzọ ebe anēkesa ìhè, Ebe anāb͕asa ifufe ọwuwa-anyanwu n'elu uwa?


Ime ka miri zokwasi ala ebe ọ dighi onye ọ bula bi; Bú ọzara madu nēbighi nime ya;


Ọ bu Onye nēme ka alulu si na nsọtu uwa kwugo; O meworo miri-ozuzo àmùmà; Ọ bu Onye nēme ka ifufe si n'ulo-nkwakọba-Ya nile puta.


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan