21 I mawo, n'ihi na mb͕e ahu ka anāmu gi, Ọnu-ọgugu ubọchi-gi ri-kwa-ra nne!
21 Nʼezie ị maara, nʼihi na a mụọla gị tupu e kee ihe ndị a! Ị bikwaala ọtụtụ afọ.
Ì bu madu mbu amuru? Ma-ọbu àmuputara gi tutu ugwu adi?
Site na nmalite ubọchi-gi ọ̀ di mb͕e i nyere ututu iwu, Me chi-ọbubọ ka ọ mara ọnọdu-ya;
Ì bàwo n'ulo-nkwakọba nile nke snow, Ma-ọbu ì nāhu ulo-nkwakọba nile nke ákú-miri-igwe,
Òle ebe i nọ mb͕e M'tọro ntọ-ala uwa? Gosim, ma ọ buru na i mara nghọta.